|
|
|
Igbo A Literature paper 1 SL 2016 May.pdf
Igbo_A_Literature_paper_1__SL_2016_May.pdf
Showing 1-2 out of 5
Igbo A Literature paper 1 SL 2016 May.pdf-M16/1/A...
Igbo_A_Literature_paper_1__SL_2016_May.pdf-M16/1/AXIGB/SP1/IBO/TZ0/XX Igbo A: literature – Standard
Igbo A Literature paper 1 SL 2016 ...
Igbo_A_Literature_paper_1__SL_2016_May.pdf-M16/1/AXIGB/SP1/IBO/TZ0/XX Igbo A: literature – Standard
Page 1
M16/1/AXIGB/SP1/IBO/TZ0/XX
Igbo A: literature – Standard level – Paper 1
Igbo A : littérature – Niveau moyen – Épreuve 1
Igbo A: literatura – Nivel medio – Prueba 1
© International Baccalaureate Organization 2016
5 pages/páginas
Instructions to candidates
Do not open this examination paper until instructed to do so.
Write a guided literary analysis on one passage only.
In your answer you must address both of
the guiding questions provided.
The maximum mark for this examination paper is
[20 marks]
.
Instructions destinées aux candidats
N’ouvrez pas cette épreuve avant d’y être autorisé(e).
Rédigez une analyse littéraire dirigée d’un seul des passages.
Les deux questions d’orientation
fournies doivent être traitées dans votre réponse.
Le nombre maximum de points pour cette épreuve d’examen est de
[20 points]
.
Instrucciones para los alumnos
No abra esta prueba hasta que se lo autoricen.
Escriba un análisis literario guiado sobre un solo pasaje.
Debe abordar las dos preguntas de
orientación en su respuesta.
La puntuación máxima para esta prueba de examen es
[20 puntos]
.
1 hour 30 minutes / 1 heure 30 minutes / 1 hora 30 minutos
Wednesday
4
May 2016 (afternoon)
Mercredi
4
mai 2016 (après-midi)
Miércoles
4
de mayo de 2016 (tarde)
2216 – 0695
Page 2
– 2 –
M16/1/AXIGB/SP1/IBO/TZ0/XX
Dee naani
otu
nkebi mkpowa/nkowa agumagu ederede kenduzi/mgbaziri.
N’aziza gi, i ga-enyeriri
ntuziaka banyere ajuju kenduzi/mgbaziri ndi ahu I weputara.
1.
5
10
15
20
25
30
35
40
Ng
ọ
zi elelechaala akw
ụ
kw
ọ
ugbu a.
Chude ebidola
ọ
r
ụ
, ma otu ihe mere b
ụ
na ya na nna
Ng
ọ
zi na-ar
ụ
ọ
r
ụ
otu ebe.
Ha na-ah
ụ
ụ
t
ụ
t
ụ
ọ
b
ụ
la na ehihie
ọ
b
ụ
la.
Nke a mere na mgbe Chude
ji ala
ọ
r
ụ
b
ụ
mgbe Maazi
Onw
ụ
ka ji ala nke ya.
Maazi
Ọ
nw
ụ
ka laruo,
ọ
naghi
ekwe Ng
ọ
zi
ap
ụ
ta ezi.
Nke a mere na o teela Chude na Ng
ọ
zi h
ụ
r
ụ
onwe ha anya ikpe az
ụ
.
Chude
chechaara ihe
ọ
ga-eme, otu uche si
ya buru mmanya jee be Maazi
Ọ
nw
ụ
ka j
ọ
a ya ase maka
i
l
ụ
Ng
ọ
zi ka
ọ
mara ihe
ọ
ga-ekwu.
Ma o chechaala ihe di
ri
ya, mara na nke ah
ụ
enweghi
isi
n’ihi na nke mb
ụ
,
ọ
b
ụ
obere ego a
ọ
na-ar
ụ
ta ka ya na nne ya ji egbo mkpa ha.
Ahi
a na-any
ụ
nne ya nke ukwu ugbu a.
Ọ
b
ụ
r
ụ
na nne ya nwere ike kw
ụ
do nke aka ya,
ọ
mara ihe
ọ
ga-eme
n’ihi na
ụ
gb
ọ
gi
ri
mi
ara gi
, mi
ara nwunye di gi
, i risaa nke gi
ah
ụ
.
Nke ab
ụ
a,
ọ
buladi
na
ọ
h
ụ
r
ụ
ego, nna Ng
ọ
zi ga-ama
ụ
z
ọ
ọ
ga-esi ch
ụ
p
ụ
ya n’ihi na
ọ
b
ụ
ghi
otu
ụ
z
ọ
ka e si egbu oke: i jighi
mma gbuo ya, i
k
ụọ
ya isi n’ala, ma
ọ
b
ụ
i were osisi k
ụ
gbuo ya.
Ọ
gaa na nke nna Ng
ọ
zi, o
nwere ike i
si
ya na
ọ
ch
ọ
r
ọ
ka Ng
ọ
zi g
ụ
kwuo akw
ụ
kw
ọ
, ma
ọ
b
ụ
o bulie
ụ
gw
ọ
ng
ọ
ya ebe aka
Chude agaghi
er
ụ
, maka na aja agaghi
ach
ụ
na-awa akpakwuru danda.
Ihe di
ri
Chude hiri nne.
O ji nway
ọọ
na-eme nke o nwere ike mgbe
ọ
b
ụ
la o nwere ike ime
ya, kama ebe e soruru ji
ọ
gw
ụ
, a r
ụ
wa mkp
ọ
.
O wee kwuo n’obi ya nay a agaghi
eji nkwo ga
l
ụ
a nwanyi
n’ihi na e kwuru na kama a ga-atabiri ji
ọ
k
ụ
gbajawa eze, ya di
n’
ọ
k
ụ
j
ụọ
oyi.
Ihe
ọ
s
ọ
r
ọ
ya b
ụ
r
ụ
, Chude agaghi
edinwu i
n
ọ
ghara i
di
na-ah
ụ
Ng
ọ
zi, ma
ọ
b
ụ
n
ụ
olu ya.
Nna ya anaghi
ekwekwa ya ap
ụ
ta ezi ma
ọ
l
ọ
ta
ọ
r
ụ
, ma ya f
ọ
d
ụ
i
ga na be Chude.
Ma, nke a
egbochighi
ag
ụụ
i
h
ụ
onwe ha i
g
ụ
Ng
ọ
zi na Chude, maka na anya di
nduri n’ite e sinyere
ọ
kpa.
Ndi
Igbo si
ọ
hi
a na-as
ọ
nkata epukweela ero, ma ugbu a,
ọ
hi
a di
be Maazi
Ọ
nw
ụ
ka jere ipu ero,
puo
ụ
di
Chude nwa Obi na-eri, ma Maazi
Ọ
nw
ụ
ka si
ya anwala anwa bata n’
ọ
hi
a ya.
Ugwu m
ụ
ta mgbaji ukwu, agadi nwanyi
am
ụ
ta a ri
kata, e zuwe ike, maka na
ụ
z
ọ
mmiri
mechie, onye mmiri di
mkpa esi
ụ
z
ọ
nk
ụ
jewe mmiri.
Ọ
b
ụ
ezi okwu na ak
ụ
na ibe ya bi, ichere
gbabidoro ha ekweghi
ha h
ụ
onwe ha anya.
Otu
ụ
b
ọ
chi
, Chude naara efe n’
ụ
l
ọ
ọ
r
ụ
ha, si
kaya
je weta ihe n’
ụ
l
ọ
, gaa na be Ng
ọ
zi ha n’ihi na
ọ
ma na Maazi
Ọ
nw
ụ
ka n
ọ
n’
ụ
l
ọ
ọ
r
ụ
ha ugbu a.
Mgbe
ọ
batara, ya na Ng
ọ
zi nwere efe n
ọ
dewe onwe ha nso, k
ọ
ri
a ihe di
ri
ha maka na
ụ
z
ọ
j
ụọ
oyi, nduri ebee n’ala.
Ebe ah
ụ
ka ha n
ọ
wee t
ụọ
aro ka ha ab
ụọ
ga-esi na-ezirita onwe ha ozi.
Ihe ha kwutere b
ụ
nke a: Nna Ng
ọ
zi nwere otu okpu
ọ
naekpuma
ọ
na-eje
ọ
r
ụ
.
Okpu ah
ụ
kara nka n’ime, di
ka akw
ụ
ọ
chi
cha.
Mgbe
ọ
b
ụ
la Maazi
Ọ
nw
ụ
ka ruru n’
ụ
l
ọ
ọ
r
ụ
ha, o nwere ebe
ọ
naedewe okpu ah
ụ
.
Mgbe
ọ
r
ụ
gbasara, o jee ebe ah
ụ
were okpu ya tinye n’isi, ch
ọ
wa
ụ
z
ọ
be ya.
Mgbe o ruru
ụ
l
ọ
, o dewe okpu ah
ụ
ebe
ọ
na-ekonye ya na ntu.
Chude na Ng
ọ
zi wee
kwek
ọ
ri
ta na
ọ
b
ụ
nna Ng
ọ
zi ga na-eziri ha ozi site n’
ụ
z
ọ
a: n’
ụ
z
ọ
ụ
t
ụ
t
ụ
, Ng
ọ
zi dechaa akw
ụ
kw
ọ
ọ
ch
ọ
r
ọ
inye Chude, o tinye ya n’ebe akwa e ji mee ime okpu si kaa nka.
Mgbe nna ya kpuuru
okpu ah
ụ
ruo n’
ụ
l
ọ
ọ
r
ụ
, Chude ga-eje ebe
ọ
na-edewe okpu ya were akw
ụ
kw
ọ
Ng
ọ
zi, dee nke
ya tinye.
Mgbe Maazi
Ọ
nw
ụ
ka l
ọ
tara dewe okpu ya, Ng
ọ
zi ejee ebe ah
ụ
were akw
ụ
kw
ọ
Chude
deere ya.
Ụ
ta adi
ri
ghi
Chude nke o ji adi
ri
Ng
ọ
zi n’ihe
ụ
ka
ọ
chi
ha ji Maazi
Ọ
nw
ụ
ka eme, n’ihi na
ọ
b
ụ
onye isi mere onwe ya oke si
ụ
m
ụ
aka gh
ọọ
nwamba ch
ụ
wa ya.
Otu a ka Maazi
Ọ
nw
ụ
ka
si ebughari
akw
ụ
kw
ọ
ha na-edere onwe ha.
Nani
mgbe ha ji ah
ụ
onwe ha anya b
ụ
ma Maazi
Ọ
nw
ụ
ka jee
ụ
l
ọ
ma
ọ
nwa gw
ụ
, n’ihi na egbe laa ije, uriom
ọ
k
ụ
k
ọ
emeghari
a ah
ụ
.
Ace your assessments! Get Better Grades
Browse thousands of Study Materials & Solutions from your Favorite Schools
International Baccalaurea...
International_Baccalaureate
School:
Igbo_A_Literature_SL
Course:
Introducing Study Plan
Using AI Tools to Help you understand and remember your course concepts better and faster than any other resource.
Find the best videos to learn every concept in that course from Youtube and Tiktok without searching.
Save All Relavent Videos & Materials and access anytime and anywhere
Prepare Smart and Guarantee better grades
Students also viewed documents
lab 18.docx
lab_18.docx
Course
Course
3
Module5QuizSTA2023.d...
Module5QuizSTA2023.docx.docx
Course
Course
10
Week 7 Test Math302....
Week_7_Test_Math302.docx.docx
Course
Course
30
Chapter 1 Assigment ...
Chapter_1_Assigment_Questions.docx.docx
Course
Course
5
Week 4 tests.docx.do...
Week_4_tests.docx.docx
Course
Course
23
Week 6 tests.docx.do...
Week_6_tests.docx.docx
Course
Course
106